gb
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime mkpụrụedemede enwere n'asụsụ Igbo. Ọ bụ mkpụrụedemede nke asatọ a ga-agụ ma agụchaa 'g'. O so na mgbochiume ndị enwere n'asụsụ Igbo. Kpọmkwem, ọ bụ mgbochiume mkpị.
Nkejiasụsụ
dezieAha (mgbochiume)
Ọmụmaatụ
dezieEkwensu agbafuola pụọ n'ebe m nọ.
Mkpọpụta
dezie