A
Ọdịdị
A Came
Nkọwa
[dezie]Bụ ihe nlekwasi anya ngwaa eji arụtụ aka ihe gbasara nwoke ma ọ bụ nwanyị akpọpụta buru mbụ. Eji ya ebidokarị ahịrịokwu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Nnọchiaha (ụdaume)
Ọmụmaatụ
[dezie]- A họpụtara ya dịka onye isi oche nke ndi otu ahụ
- A na-akpọ ya ụdara
Mkpọpụta
[dezie]